2 Samuel 7:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 malite n’oge m na-ahọpụta ndị ikpe+ ka ha bụrụ ndị isi ndị m Izrel. M ga-emekwa ka i zuoro ndị iro gị niile ike.+ “‘“Jehova agwala gị na Jehova ga-arụrụ gị ụlọ.*+
11 malite n’oge m na-ahọpụta ndị ikpe+ ka ha bụrụ ndị isi ndị m Izrel. M ga-emekwa ka i zuoro ndị iro gị niile ike.+ “‘“Jehova agwala gị na Jehova ga-arụrụ gị ụlọ.*+