2 Samuel 7:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Mgbe ị nwụrụ,+ e liekwa gị otú e liri nna nna gị hà, m ga-echi nwa* gị, onye ị mụtara,* eze, ka ọ nọchie gị. M ga-emekwa ka alaeze ya sie ezigbo ike.+
12 Mgbe ị nwụrụ,+ e liekwa gị otú e liri nna nna gị hà, m ga-echi nwa* gị, onye ị mụtara,* eze, ka ọ nọchie gị. M ga-emekwa ka alaeze ya sie ezigbo ike.+