2 Samuel 7:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 M ga-abụ nna ya, yanwa ga-abụkwa nwa m.+ Ya mee ihe ọjọọ, m ga-agbazi ya, jirikwa ụtarị dọọ ya aka ná ntị otú ụmụ mmadụ na-eme.*+
14 M ga-abụ nna ya, yanwa ga-abụkwa nwa m.+ Ya mee ihe ọjọọ, m ga-agbazi ya, jirikwa ụtarị dọọ ya aka ná ntị otú ụmụ mmadụ na-eme.*+