2 Samuel 7:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Eze Devid wee nọdụ ala n’ihu Jehova, sị: “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ònye ka m bụ? Gịnịkwa ka ezinụlọ m bụ mere i ji meere m ihe a niile?+
18 Eze Devid wee nọdụ ala n’ihu Jehova, sị: “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ònye ka m bụ? Gịnịkwa ka ezinụlọ m bụ mere i ji meere m ihe a niile?+