2 Samuel 7:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, a ka na-ekwu ihe a niile i meere m, gị ana-agwakwa m ugbu a na ezinụlọ ohu gị ga-adịte aka. Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, o nweghị mmadụ ọ bụla ga-agbanweli ya.*
19 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, a ka na-ekwu ihe a niile i meere m, gị ana-agwakwa m ugbu a na ezinụlọ ohu gị ga-adịte aka. Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, o nweghị mmadụ ọ bụla ga-agbanweli ya.*