2 Samuel 7:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 I mere ihe a niile dị egwu, meekwa ka ohu gị mara ha,+ n’ihi na ọ bụ ihe i kwere ná nkwa.