2 Samuel 7:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ọ bụ ya mere i ji bụrụ onye ukwu n’eziokwu.+ O nweghị onye dị ka gị.+ Ọ bụ eziokwu na anyị anụla gbasara ọtụtụ chi ndị ọzọ, naanị gị bụ Chineke.+
22 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ọ bụ ya mere i ji bụrụ onye ukwu n’eziokwu.+ O nweghị onye dị ka gị.+ Ọ bụ eziokwu na anyị anụla gbasara ọtụtụ chi ndị ọzọ, naanị gị bụ Chineke.+