2 Samuel 7:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 “Ugbu a, Jehova Chineke, mezuo nkwa i kwere gbasara mụnwa bụ́ ohu gị nakwa gbasara ezinụlọ m ruo mgbe ebighị ebi. Biko, meekwa ihe i kwere ná nkwa.+
25 “Ugbu a, Jehova Chineke, mezuo nkwa i kwere gbasara mụnwa bụ́ ohu gị nakwa gbasara ezinụlọ m ruo mgbe ebighị ebi. Biko, meekwa ihe i kwere ná nkwa.+