2 Samuel 7:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ka e too aha gị ruo mgbe ebighị ebi.+ Ka ndị mmadụ, sị: ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ Chineke Izrel.’ Ka ezinụlọ Devid ohu gị siekwa ezigbo ike n’anya gị.+
26 Ka e too aha gị ruo mgbe ebighị ebi.+ Ka ndị mmadụ, sị: ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ Chineke Izrel.’ Ka ezinụlọ Devid ohu gị siekwa ezigbo ike n’anya gị.+