2 Samuel 7:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 N’ihi na gịnwa, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, Chineke Izrel, agwala ohu gị, sị, ‘M ga-arụrụ gị ụlọ.’*+ Ọ bụ ya mere obi ji sie ohu gị ike ịgwa gị ihe ndị a n’ekpere.
27 N’ihi na gịnwa, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, Chineke Izrel, agwala ohu gị, sị, ‘M ga-arụrụ gị ụlọ.’*+ Ọ bụ ya mere obi ji sie ohu gị ike ịgwa gị ihe ndị a n’ekpere.