2 Samuel 7:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Biko, gọzie ezinụlọ ohu gị ka ọ dịgide ruo mgbe ebighị ebi.+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, gọzie ezinụlọ ohu gị ruo mgbe ebighị ebi, ebe ọ bụ na i kwela ohu gị nkwa.”+
29 Biko, gọzie ezinụlọ ohu gị ka ọ dịgide ruo mgbe ebighị ebi.+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, gọzie ezinụlọ ohu gị ruo mgbe ebighị ebi, ebe ọ bụ na i kwela ohu gị nkwa.”+