2 Samuel 8:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 O merikwara ndị Moab,+ makpuwe ha n’ala, jiri ụdọ e ji atụ̀ ihe tụọ ha, tụta ụzọ abụọ n’ime ha a ga-egbu egbu, na otu ụzọ a ga-ahapụ ndụ.+ Ndị Moab ghọkwara ndị ohu Devid, na-atụkwara ya ụtụ.+ 2 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:2 Ụlọ Nche,5/15/2005, p. 17
2 O merikwara ndị Moab,+ makpuwe ha n’ala, jiri ụdọ e ji atụ̀ ihe tụọ ha, tụta ụzọ abụọ n’ime ha a ga-egbu egbu, na otu ụzọ a ga-ahapụ ndụ.+ Ndị Moab ghọkwara ndị ohu Devid, na-atụkwara ya ụtụ.+