-
2 Samuel 8:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 N’ihi ya, Toaị ziri Joram nwa ya ka ọ gakwuru Devid kelee ya, jaakwa ya ike maka na ọ lụsoro Hadadiza agha, meriekwa ya (n’ihi na Hadadiza na-agakarị alụso Toaị agha). Joram wetakwaara Devid ihe ndị e ji ọlaọcha, ọlaedo, na ọla kọpa mee.
-