2 Samuel 8:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Devid nọkwa na-achị Izrel niile,+ na-ekpere ndị ya niile+ ikpe ziri ezi, na-emekwara ha ihe ọma.+