2 Samuel 9:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mgbe e mechara, Devid jụrụ, sị: “È nwere onye fọrọ n’ezinụlọ Sọl ka m gosi ya na m hụrụ ya n’anya* otú m kwere Jonatan ná nkwa?”+
9 Mgbe e mechara, Devid jụrụ, sị: “È nwere onye fọrọ n’ezinụlọ Sọl ka m gosi ya na m hụrụ ya n’anya* otú m kwere Jonatan ná nkwa?”+