2 Samuel 9:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Eze asị ya: “È nwere onye fọrọ n’ezinụlọ Sọl ka m gosi ya na m hụrụ ya n’anya* otú Chineke si eme?” Zaịba asị eze: “Otu nwa Jonatan fọrọ. Ọ dara ngwọrọ.”+
3 Eze asị ya: “È nwere onye fọrọ n’ezinụlọ Sọl ka m gosi ya na m hụrụ ya n’anya* otú Chineke si eme?” Zaịba asị eze: “Otu nwa Jonatan fọrọ. Ọ dara ngwọrọ.”+