2 Samuel 9:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Eze asị ya: “Olee ebe ọ nọ?” Zaịba asị eze: “Ọ nọ na Lo-diba n’ụlọ Mekia+ nwa Amiel.”