2 Samuel 9:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Devid asị ya: “Atụla egwu, maka na m ga-egosi gị na m hụrụ gị n’anya*+ n’ihi Jonatan nna gị. M ga-enyeghachikwa gị ala niile bụ́ nke Sọl nna nna gị, ị ga na-erikwa nri na tebụl mụ mgbe niile.”+ 2 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:7 Ụlọ Nche,5/15/2002, p. 19
7 Devid asị ya: “Atụla egwu, maka na m ga-egosi gị na m hụrụ gị n’anya*+ n’ihi Jonatan nna gị. M ga-enyeghachikwa gị ala niile bụ́ nke Sọl nna nna gị, ị ga na-erikwa nri na tebụl mụ mgbe niile.”+