-
2 Samuel 9:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Gị na ụmụ gị na ndị na-ejere gị ozi ga na-akọ ubi ya, na-ewekwa ihe ubi ya mepụtara ka ọ bụrụ ihe mmadụ niile si n’ezinụlọ nwa nwa nna gị ukwu ga na-eri. Ma Mefiboshet, nwa nwa nna gị ukwu, ga na-eri nri na tebụl mụ mgbe niile.”+
Zaịba mụrụ ụmụ nwoke iri na ise, nweekwa mmadụ iri abụọ na-ejere ya ozi.+
-