2 Samuel 9:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Mefiboshet mụtara nwa nwoke aha ya bụ Maịka.+ Ndị niile bi n’ụlọ Zaịba ghọkwara ndị na-ejere Mefiboshet ozi.
12 Mefiboshet mụtara nwa nwoke aha ya bụ Maịka.+ Ndị niile bi n’ụlọ Zaịba ghọkwara ndị na-ejere Mefiboshet ozi.