2 Samuel 10:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mgbe a kọọrọ Devid ihe a, o ziri ndị mmadụ ozugbo ka ha gaa hụ ha, n’ihi na e menyere ha ezigbo ihere. Eze gwakwara ha, sị: “Nọrọnụ na Jeriko,+ afụ ọnụ unu rujuo, unu alọta.”
5 Mgbe a kọọrọ Devid ihe a, o ziri ndị mmadụ ozugbo ka ha gaa hụ ha, n’ihi na e menyere ha ezigbo ihere. Eze gwakwara ha, sị: “Nọrọnụ na Jeriko,+ afụ ọnụ unu rujuo, unu alọta.”