-
2 Samuel 10:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Ka oge na-aga, ndị Amọn hụrụ na ihe ha adịghịzi Devid mma. N’ihi ya, ha gara goo puku ndị agha iri abụọ (20,000) ji ụkwụ aga n’aka ndị Siria nọ na Bet-rihọb+ nakwa n’aka ndị Siria nọ na Zoba.+ Ha gakwara goo eze ndị Meaka+ na otu puku (1,000) ndị agha ya, gaakwa Ishtọb* goo puku ndị agha iri na abụọ (12,000).+
-