2 Samuel 10:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị Amọn pụtakwara n’ọnụ ụzọ ámá obodo ha, hazie onwe ha n’usoro ka ha lụọ agha, ma ndị Siria si Zoba na ndị nke si Rihọb nakwa ndị Ishtọb* na ndị Meaka gara nọrọ n’ọhịa osisi na-adịghị, haziekwa onwe ha.
8 Ndị Amọn pụtakwara n’ọnụ ụzọ ámá obodo ha, hazie onwe ha n’usoro ka ha lụọ agha, ma ndị Siria si Zoba na ndị nke si Rihọb nakwa ndị Ishtọb* na ndị Meaka gara nọrọ n’ọhịa osisi na-adịghị, haziekwa onwe ha.