-
2 Samuel 10:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Mgbe ndị Amọn hụrụ na ndị Siria agbaala ọsọ, hanwa gbakwara ọsọ n’ihi Abishaị, laghachi n’obodo ha. Mgbe agha ahụ biri, Joab si ebe ọ gara ịlụso ndị Amọn agha lọta Jeruselem.
-