2 Samuel 10:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ma ndị Izrel meriri ndị Siria, ha agbaa ọsọ. Devid gbukwara narị ndị Siria asaa (700) na-agba ụgbọ ịnyịnya na puku ndị Siria iri anọ (40,000) na-agba ịnyịnya. O gbukwara Shobak onyeisi ndị agha ha ebe ahụ.+
18 Ma ndị Izrel meriri ndị Siria, ha agbaa ọsọ. Devid gbukwara narị ndị Siria asaa (700) na-agba ụgbọ ịnyịnya na puku ndị Siria iri anọ (40,000) na-agba ịnyịnya. O gbukwara Shobak onyeisi ndị agha ha ebe ahụ.+