2 Samuel 10:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mgbe ndị eze niile, ndị na-ejere Hadadiza ozi, hụrụ na ndị Izrel emeriela ha, ha gakwuuru ndị Izrel ozugbo, ha na ha emee udo, ha aghọọ ndị ohu ha.+ Ụjọ ekweghịzi ndị Siria gaa nyere ndị Amọn aka ọzọ.
19 Mgbe ndị eze niile, ndị na-ejere Hadadiza ozi, hụrụ na ndị Izrel emeriela ha, ha gakwuuru ndị Izrel ozugbo, ha na ha emee udo, ha aghọọ ndị ohu ha.+ Ụjọ ekweghịzi ndị Siria gaa nyere ndị Amọn aka ọzọ.