2 Samuel 11:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ná mmalite afọ, n’oge ndị eze na-eji aga agha, Devid ziri Joab na ndị na-ejere ya ozi nakwa ndị agha niile e nwere n’Izrel ka ha gaa gbuo ndị Amọn. Ha nọchibidokwara Raba.+ Ma Devid nọ na Jeruselem.+
11 Ná mmalite afọ, n’oge ndị eze na-eji aga agha, Devid ziri Joab na ndị na-ejere ya ozi nakwa ndị agha niile e nwere n’Izrel ka ha gaa gbuo ndị Amọn. Ha nọchibidokwara Raba.+ Ma Devid nọ na Jeruselem.+