2 Samuel 11:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ná mgbede otu ụbọchị, Devid biliri n’àkwà* ya, na-ejegharị n’elu ụlọ n’obí ya. Ọ nọkwa n’elu ụlọ ahụ hụ otu nwaanyị na-asa ahụ́. Nwaanyị ahụ makwara ezigbo mma.
2 Ná mgbede otu ụbọchị, Devid biliri n’àkwà* ya, na-ejegharị n’elu ụlọ n’obí ya. Ọ nọkwa n’elu ụlọ ahụ hụ otu nwaanyị na-asa ahụ́. Nwaanyị ahụ makwara ezigbo mma.