2 Samuel 11:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mgbe e mechara, Devid ziri ndị mmadụ ka ha gaa kpọta ya.+ Nwaanyị ahụ bịakwutekwara ya, ya na ya edinaa.+ (Ihe a mere oge nwaanyị a na-eme onwe ya ka ọ dị ọcha.*)+ Nwaanyị a mechakwara laghachi n’ụlọ ya.
4 Mgbe e mechara, Devid ziri ndị mmadụ ka ha gaa kpọta ya.+ Nwaanyị ahụ bịakwutekwara ya, ya na ya edinaa.+ (Ihe a mere oge nwaanyị a na-eme onwe ya ka ọ dị ọcha.*)+ Nwaanyị a mechakwara laghachi n’ụlọ ya.