2 Samuel 11:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ gwaziri Yuraya, sị: “Gaa zuo ike n’ụlọ gị.”* Mgbe Yuraya si n’ụlọ eze pụọ, e ji onyinye* eze sị ka e nye ya sochie ya azụ.
8 Ọ gwaziri Yuraya, sị: “Gaa zuo ike n’ụlọ gị.”* Mgbe Yuraya si n’ụlọ eze pụọ, e ji onyinye* eze sị ka e nye ya sochie ya azụ.