11 Yuraya asị Devid: “Igbe Chineke,+ ndị Juda, na ndị Izrel ndị ọzọ nọ n’ụlọ ndò, onyenwe m Joab na ndị na-ejere ya ozi makwara ụlọikwuu ha n’ọhịa. Oleezi otú m ga-esi gaa n’ụlọ m ka m rie ihe, ṅụọkwa mmanya nakwa ka mụ na nwunye m dinaa?+ Ana m aṅụrụ gị iyi na m gaghị eme ihe a!”