-
2 Samuel 11:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Devid kpọkwara ya ka ọ bịa soro ya rie ihe, ṅụọkwa mmanya. Mgbe ọ bịara, o mere ka ọ ṅụfee mmanya ókè. Ma mgbe chi jiri, ọ laghị n’ụlọ ya, kama, ọ gara soro ndị na-ejere onyenwe ya ozi hie, dinara ebe ọ na-adị edina.
-