2 Samuel 11:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mgbe ụmụ nwoke obodo ahụ pụtara ka ha lụso Joab agha, ha gburu ụfọdụ ndị na-ejere Devid ozi. Yuraya onye Het sokwa ná ndị ha gburu.+
17 Mgbe ụmụ nwoke obodo ahụ pụtara ka ha lụso Joab agha, ha gburu ụfọdụ ndị na-ejere Devid ozi. Yuraya onye Het sokwa ná ndị ha gburu.+