2 Samuel 11:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ònye gburu Abimelek+ nwa Jerubeshet?+ Ọ́ bụghị otu nwaanyị nke nọ n’elu mgbidi na Tibez ji nkume e ji egwe nri tụgbuo ya? Gịnị mere unu ji ruo mgbidi ahụ ezigbo nso?’ Gwazie ya sị, ‘Yuraya onye Het na-ejere gị ozi so ná ndị nwụrụ.’”
21 Ònye gburu Abimelek+ nwa Jerubeshet?+ Ọ́ bụghị otu nwaanyị nke nọ n’elu mgbidi na Tibez ji nkume e ji egwe nri tụgbuo ya? Gịnị mere unu ji ruo mgbidi ahụ ezigbo nso?’ Gwazie ya sị, ‘Yuraya onye Het na-ejere gị ozi so ná ndị nwụrụ.’”