2 Samuel 11:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Devid asị ya: “Gwa Joab ka ọ ghara isogbu onwe ya maka ihe a merenụ, n’ihi na o nweghị onye na-enweghị ike ịnwụ n’agha. Gwakwa ya ka ọ lụsie agha ike ma merie obodo ahụ.+ Gbaakwa ya ume.”
25 Devid asị ya: “Gwa Joab ka ọ ghara isogbu onwe ya maka ihe a merenụ, n’ihi na o nweghị onye na-enweghị ike ịnwụ n’agha. Gwakwa ya ka ọ lụsie agha ike ma merie obodo ahụ.+ Gbaakwa ya ume.”