2 Samuel 11:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ozugbo oge iruru ya uju gachara, Devid ziri ozi ka a kpọta nwunye Yuraya, a kpọta ya n’ụlọ ya, ya aghọọ nwunye ya,+ mechaakwa mụọrọ ya nwa nwoke. Ma ihe a Devid mere were Jehova ezigbo iwe.*+
27 Ozugbo oge iruru ya uju gachara, Devid ziri ozi ka a kpọta nwunye Yuraya, a kpọta ya n’ụlọ ya, ya aghọọ nwunye ya,+ mechaakwa mụọrọ ya nwa nwoke. Ma ihe a Devid mere were Jehova ezigbo iwe.*+