2 Samuel 12:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jehova wee zie Netan+ ka ọ gakwuru Devid. Ya agakwuru ya,+ sị ya: “E nwere ụmụ nwoke abụọ nọ n’otu obodo. Otu bụ ọgaranya, nke ọzọ abụrụ ogbenye. 2 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:1 Ụlọ Nche,5/1/2010, p. 30
12 Jehova wee zie Netan+ ka ọ gakwuru Devid. Ya agakwuru ya,+ sị ya: “E nwere ụmụ nwoke abụọ nọ n’otu obodo. Otu bụ ọgaranya, nke ọzọ abụrụ ogbenye.