2 Samuel 12:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ihe a nwoke ahụ mere were Devid ezigbo iwe, ya asị Netan: “Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ,+ aṅụ iyi na nwoke mere ihe a kwesịrị ịnwụ! 2 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:5 Ụlọ Nche,5/1/2010, p. 30
5 Ihe a nwoke ahụ mere were Devid ezigbo iwe, ya asị Netan: “Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ,+ aṅụ iyi na nwoke mere ihe a kwesịrị ịnwụ!