2 Samuel 12:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Devid rịọwakwara ezi Chineke ka nwa ahụ gbakee. Ọ malitere ibu ọnụ. Ọ na-abụkwa, ya lakpuo n’abalị, ya edinara n’ala nkịtị chi abọọ.+
16 Devid rịọwakwara ezi Chineke ka nwa ahụ gbakee. Ọ malitere ibu ọnụ. Ọ na-abụkwa, ya lakpuo n’abalị, ya edinara n’ala nkịtị chi abọọ.+