-
2 Samuel 12:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Mgbe Devid hụrụ ka ndị na-ejere ya ozi nọ na-atakwunyere ibe ha okwu, ọ matara na nwa ahụ anwụọla. Ya ajụọ ha, sị: “Nwa ahụ ọ̀ nwụọla?” Ha asị ya: “Ọ nwụọla.”
-