2 Samuel 12:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Devid wee si n’ala bilie, saa ahụ́, tee mmanụ,+ gbanweekwa ákwà ya, gaa n’ụlọ+ Jehova kpọọ isiala. Mgbe ọ kpọchara, ya alọta n’ụlọ* ya, kwuo ka e butere ya nri, e bute ya, ya erie.
20 Devid wee si n’ala bilie, saa ahụ́, tee mmanụ,+ gbanweekwa ákwà ya, gaa n’ụlọ+ Jehova kpọọ isiala. Mgbe ọ kpọchara, ya alọta n’ụlọ* ya, kwuo ka e butere ya nri, e bute ya, ya erie.