2 Samuel 12:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ugbu a ọ nwụrụ, gịnịzi mere m ga-eji na-ebu ọnụ? M̀ nwere ike ịkpọghachite ya?+ M ga-emecha nwụọ otú ọ nwụrụ,+ ma yanwa agaghị alọghachikwute m.”+
23 Ugbu a ọ nwụrụ, gịnịzi mere m ga-eji na-ebu ọnụ? M̀ nwere ike ịkpọghachite ya?+ M ga-emecha nwụọ otú ọ nwụrụ,+ ma yanwa agaghị alọghachikwute m.”+