2 Samuel 12:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Devid kasikwara Bat-shiba+ nwunye ya obi. Ọ gakwara ya na ya edinaa. Ka oge na-aga, ọ mụrụ nwa nwoke, a gụọ ya Solomọn.*+ Jehova hụkwara ya n’anya.+
24 Devid kasikwara Bat-shiba+ nwunye ya obi. Ọ gakwara ya na ya edinaa. Ka oge na-aga, ọ mụrụ nwa nwoke, a gụọ ya Solomọn.*+ Jehova hụkwara ya n’anya.+