2 Samuel 12:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ugbu a, kpọkọta ndị agha fọrọ ka unu maa ụlọikwuu, lụsokwa obodo ahụ agha ma weghara ya. Ma ọ́ bụghị ya, m ga-eweghara ya. A ga na-etokwa m maka ya.”*
28 Ugbu a, kpọkọta ndị agha fọrọ ka unu maa ụlọikwuu, lụsokwa obodo ahụ agha ma weghara ya. Ma ọ́ bụghị ya, m ga-eweghara ya. A ga na-etokwa m maka ya.”*