2 Samuel 12:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 O kpupụkwara okpueze dị n’isi Malkam.* E ji ọlaedo na nkume ndị dị oké ọnụ* kpụọ okpueze ahụ. Ọlaedo e ji kpụọ ya dị otu talent* n’arọ. E kpunyekwara Devid okpueze ahụ n’isi. Ihe ndị ọ kwatara n’obodo ahụ karịkwara akarị.+
30 O kpupụkwara okpueze dị n’isi Malkam.* E ji ọlaedo na nkume ndị dị oké ọnụ* kpụọ okpueze ahụ. Ọlaedo e ji kpụọ ya dị otu talent* n’arọ. E kpunyekwara Devid okpueze ahụ n’isi. Ihe ndị ọ kwatara n’obodo ahụ karịkwara akarị.+