2 Samuel 13:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehonadab asị ya: “Dinara n’àkwà* gị mee ka à ga-asị na ị na-arịa ọrịa. Nna gị bịa ileta gị, gị asị ya, ‘Biko, ka Tema nwanne m nwaanyị bịa nye m nri. Ọ bụrụ na ọ nọrọ n’ihu m siere m nri a na-esiri onye ọrịa, nyekwa m ya, m ga-eri ya.’”
5 Jehonadab asị ya: “Dinara n’àkwà* gị mee ka à ga-asị na ị na-arịa ọrịa. Nna gị bịa ileta gị, gị asị ya, ‘Biko, ka Tema nwanne m nwaanyị bịa nye m nri. Ọ bụrụ na ọ nọrọ n’ihu m siere m nri a na-esiri onye ọrịa, nyekwa m ya, m ga-eri ya.’”