-
2 Samuel 13:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Tema wee gaa ebe Amnọn nwanne ya nwoke dina n’ụlọ ya. Mgbe o ruru, ọ gwọrọ ntụ ọka, nọrọ n’ihu ya jiri ya mee keeki.