-
2 Samuel 13:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Amnọn gwaziri Tema, sị: “Butere m nri ahụ n’ime ụlọ, ka ị na-enye m ya n’ọnụ.” Tema wee buru keeki ahụ o mere bugara Amnọn nwanne ya nwoke n’ime ụlọ.
-