-
2 Samuel 13:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Mgbe Amnọn dinachara ya, ọ bịara kpọ ya ezigbo asị, nke na otú o si kpọ ya asị karịrị otú o si hụ ya n’anya na mbụ. Amnọn sịkwara ya: “Bilie, si ebe a pụọ!”
-