2 Samuel 13:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 (N’oge ahụ, Tema yi otu uwe mwụda pụrụ iche, n’ihi na ọ bụ ụdị uwe ụmụ eze na-alụbeghị di* na-eyi.) Onye ahụ na-ejere Amnọn ozi sikwa n’ụlọ ahụ kpọpụ Tema, kpọchiekwa ụzọ mgbe ọ pụrụ.
18 (N’oge ahụ, Tema yi otu uwe mwụda pụrụ iche, n’ihi na ọ bụ ụdị uwe ụmụ eze na-alụbeghị di* na-eyi.) Onye ahụ na-ejere Amnọn ozi sikwa n’ụlọ ahụ kpọpụ Tema, kpọchiekwa ụzọ mgbe ọ pụrụ.